(5ai)
(PICK ANY FOUR)
(i) Nkebiokwu keaha
(ii) Nkebiokwu kenkọwa
(iii) Nkebiokwu kenrụaka
(iv) Nkebiokwu ke mbuụzọ
(v) Nkebiokwu kenkwuwa
(5aii)
I – Nkebiokwu kenkọwa
II – Nkebiokwu keaha
III – Nkebiokwu kenkwuwa
IV – Nkebiokwu kenrụaka
V – Nkebiokwu kenkọwa
(5b)
(i) Ọ Na-abụ Isiokwu Ahịrịokwu.
Ọmụmatụ:
-Nwa agbọghọ ahụ gara ahịa.
-Ezigbo onye nkụzi ahụ bịara klas.
(ii) Nkebiokwu na-akọwa mmadụ ma ọ bụ ihe.
Ọmụmatụ:
-Obi bụ nwoke siri ike.
-Ada bụ nwaanyị mara mma.
(iii) Nkebiokwu na-egosi ebe ihe mere ma ọ bụ oge o mere.
Ọmụmatụ:
-Anyị nọ n’ime ụlọ.
-Ha bịara n’ụtụtụ taa.
(iv) Nkebiokwu na-eme ka echiche dị n’ahịrịokwu jikọọ ọnụ nke ọma
Ọmụmatụ:
-Emeka gara ahịa ma ọ zụtara anụ.
-Anyị ga-aga akwụkwọ n’ihi na ule dị nso